Paul Nwokeocha – Jaginma

Jaginma by Paul Nwokeocha Mp3 Download

Paul Nwokeocha just gave us something special titled Jaginma. Paul Nwokeocha, also known as Dr. Paul Nwokocha, is a prominent Nigerian gospel musician and composer with a career spanning over four decades. A beautiful piece that belongs in every collection.

Quickly use the link below to stream and download Jaginma by Paul Nwokeocha.

Lyrics of Jaginma by Paul Nwokeocha

Ebiebi, ebiebi ru n’ebiebiEbiebi, ebiebi ru n’ebiebi
Healer of my lifeLover of my soulAgadagbajiri igbe kpo ya nku ehOnye mbu n’ikpazuOnye mbu n’obim ehOluoma gi ebuka ehAgam aja gi mma ehAgam aja gi mma eh
As for me and my houseWe have made a choiceTo follow You foreverServe You foreverWe have searched around the worldThere is no one like YouAgam aja gi mma, eh-ehAgam aja gi mma eh
Oh, agam aja gi mma ehEbiebi, ebiebi ru n’ebiebi (Onyenememma)Ebiebi, ebiebi ru n’ebiebi (Chukwunagworia eh)Agam aja gi mma ehEbiebi, ebiebi ru n’ebiebi (oluoma gi ebuka eh)Agam aja gi mma eh (ebiebi)Agam aja gi mma eh (ebiebi)
You are the melody in my heartThe harmony I singGod the morning starYou light up my pathI have made up my mindIt’s You and no one elseAgam aja gi mma, eh-ehAgam aja gi mma eh
Everything I have comes from YouEverything I am, I give it to YouI have searched around the worldOdigi onye di ka giAgam aja gi mma ehAgam aja gi mma eh
Oh, agam aja gi mma ehEbiebi, ebiebi ru n’ebiebi (oh, oh-oh-oh)Agam aja gi mma eh-eh, anra na zu nwaEbiebi, ebiebi ru n’ebiebiAkpata n’eku nwa eh, oluoma gi ebuka, eh-ehEbiebi, ebiebi ru n’ebiebiAgam aja gi mma eh (ebiebi)Agam aja gi mma eh (ebiebi)
Anyam abuo ahuwo ngozi nke Chukwu yere anyiNtim anuwo oluebube nke Chineke na’luAnwuanwu onwe gi onye yiri giImana onyegi chi di ka giOlorihe lorihe lor’ehi, ibu Chim mgbe nine
Aka kere igwe n’eluwaAgunechemba ChukwuAkwankwuchi otome, udara onye omikoIji obara nakpu nwa n’afu umunwanyi, ChukwuomaYa kam ji aja gi mma ehChukwuoma neme mma eh, Ekwueme
Ebiebi, ebiebi ru n’ebiebi (amama masimasi Chukwu ngozi, Chim le)Ebiebi, ebiebi ru n’ebiebi (akwa gi bu udara onye omiko)Ebiebi, ebiebi ru n’ebiebi (akwa gi kwuru owku ya emezue na ndum)Ebiebi, ebiebi
Jihova ibu Chukwu bi n’igweJa gi mma Okaka, ja gi mma (ochiachia gi ga digide ru ebiebi, Chioma me)Ja gi mma Okaka, ja gi mma (ike, ike, ike, ike, onyemgiemeonu)Ja gi mma Okaka, ja gi mma (aka ngozi neme ihe siri ike, Oluebube, ayi)Ja gi mma eh, agam aja gi mma eh
ja gi mma Okaka, ja gi mma(Jihova Jireh, olum ga ja gi mma) ja gi mma Okaka, ja gi mma(ojiji jide mba, Agbakwuruezuruike) ja gi mma Okaka, ja gi mma(Jihova Shammah bu ahagi, ah, Chioma me) ja gi mma eh, agam aja gi mma eh(Oh-oh-oh-oh-oh-oh)
Ebiebi, ebiebi ru n’ebiebi (Ikukuamaronyia, igbajiri igwe kpo ya nku eh)Ebiebi, ebiebi ru n’ebiebi (ezinulom nine na ja gi mma)Ebiebi, ebiebi ru n’ebiebi (omeriwo ike onwu, omeriwo na ndum mo)Ebiebi, ebiebi (Chukwuoma ne’me mma)
Ebiebi, ebiebi ru n’ebiebi (oh-oh-oh-oh, si n’ebiebi, si n’ebiebi ru n’ebiebi)Ebiebi, ebiebi ru n’ebiebi (oh-oh, si n’ebiebi, si n’ebiebi ru n’ebiebi)Ebiebi, ebiebi ru n’ebiebi (oh-oh-oh-oh, si n’ebiebi, si n’ebiebi ru n’ebiebi)Agam aja gi mma eh (ebiebi)Agam aja gi mma eh (ebiebi)
 

Download Mp3 Here

Be the first to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published.


*