Umu Obiligbo – Ifeoma

Ifeoma by Umu Obiligbo Mp3 Download

Listen to this banger by Umu Obiligbo hits hard titled Ifeoma. Umu Obiligbo is a Nigerian highlife music duo composed of two brothers, Chukwuebuka Akunwafor Obiligbo and Ifeanyichukwu Okpuozor Obiligbo. They are known for their blend of Igbo cultural music. Timeless energy in every note.

Simply use the link below to stream and download Ifeoma by Umu Obiligbo.

Lyrics of Ifeoma by Umu Obiligbo

Okwa agana anunu ogwupolice ewe biaAsikwam anwu na ngwo na nke bu nkwu nabia
Nsi na olue ka osi elu na ndi ana ekwu na abia”eeh nabiaNgwa gwa kwa ofeke buo n’ uzo na ndi ana ekwu na bia” ona abiaAna esi ibobo ngo Umu Obiligbo abiaHard man ewusigo ife anyi na achu bu owo eeh owoAsim na hard man ewusigo ife anyi na achu bu owoOsolu fa osolo fa ifeoma ga eme na ogboAbatalum be AmechiObulu laptop na akaNjuo meche nwanne mOsi na ona atu oluMgbe anyi na agwu akwukwo Amechi ede nwulo afiaNjuo meche nwanne onye iti ona atu oluAmechi nwanne m ngwulo ona agba osoIyoo ayeeeh ndi ana ekwu na abia
Iyooo ayeeeh ifeoma ga eme na ogboIma mbosi nji tuba egwu ndi ana akpo Nonso eeh NonsoAsim ima mbosi nji tuba egwu ndi ana akpo Nonso eeh NonsoIma kwa na nonso jelu congo ebe ona acho comfortIma kwa na Nonso jelu congo ebe ona acho comfortIfugo ife nwanyi na eme Nonso no nga na awayNa Obodo congo ebe ona acho comfort eeh comfo…..
Hard man ewusigo ife anyi na achu bu owo
Okwu ngwalu guy man ukwu okuConsider akpa giUkwu na acha gi okuConsider Akpa giUkwu na enwu gi okuConsider Akpa giNni nwa- ogala go onuPampers- ogala go onuPapa ejima buzikwa egoIyoo aahe ifeoma na eme n’ ogbo
Ijenu go ekpere na ugwu nsoAsim ijenu go ekpere na ugwu nsoEbe ife di ike n’ eme ayeh
Ocho okwu kpachalu anya giAsim ocho okwu kpachalu anya giMaka ichota onye chi ya fulu na anyaOkwa ima na ikotago
Chukwu okike bu mpa eehIfem ntulu ya omaputa obie ozikwa ogbo ogwu ndi nso eyah eh
Amaka m ife na nnewi obia otu onitsha na oga ezoIfe m fulu kam nekwu iye eh eh
Oka onye egbunie onye obuna bili na udo uwa ga abasi onye obunaOzikwa uwa chukwu
Ilo uno ajoka ilo onyi na odi njoOkwa omelu m malu na anyinwa akaligo egwu iyoo ayeh
Onye mgbu chekwa na Obodo oyibo bu ebe ana awota egoInolu Nigeria onye obuna edebe iluMgbe afu ino naija fa eme be onye kene sunnyMa mgbe fa ji fu picture gi ebe ino na Obodo oyibo onye obuna asa ba ilu Ututu odelu gi ife efifie ojuo gi my guy iri gokwa nri iyoo ayeh ifeoma na eme no ogbo
 

Download Mp3 Here

Be the first to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published.


*